18 Ma mgbe ha nụrụ ihe ndị a, ha kwetara,+ ha wee nye Chineke otuto,+ sị: “Ọ bụrụ otú ahụ, Chineke enyewo ndị mba ọzọ ohere ichegharị ka ha onwe ha kwa wee nweta ndụ.”+
9 nakwa ka ndị mba ọzọ+ wee nye Chineke otuto maka ebere ya.+ Dị nnọọ ka e dere, sị: “Ọ bụ ya mere m ga-eji kwupụta gị n’ihu ọha n’etiti ndị mba ọzọ, m ga-abụkwara aha gị abụ olu ụtọ.”+