Jeremaya 50:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Ha na-eji ụta na árọ̀.+ Obi tara ha mmiri, ha agaghịkwa eme ebere.+ Mkpọtụ ha dị ka nke ebili mmiri nke oké osimiri,+ ha ga-agbarakwa ịnyịnya bịa;+ ha jikọrọ aka ibuso gị agha, gị ada bụ́ Babịlọn.+
42 Ha na-eji ụta na árọ̀.+ Obi tara ha mmiri, ha agaghịkwa eme ebere.+ Mkpọtụ ha dị ka nke ebili mmiri nke oké osimiri,+ ha ga-agbarakwa ịnyịnya bịa;+ ha jikọrọ aka ibuso gị agha, gị ada bụ́ Babịlọn.+