Jeremaya 50:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ya mere, ụmụ okorobịa ya ga-ada n’ámá ya dị iche iche,+ a ga-egbukwa ndị agha ya niile n’ụbọchị ahụ,”+ ka Jehova kwuru. Jeremaya 51:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Ka onye na-ekwe ụta hapụ ikwe ya.+ Ka onye yi uwe agha ghara ibili ọtọ. “Unu enwekwarala ụmụ okorobịa ya ọmịiko.+ Bibienụ ndị agha ya niile.+
30 Ya mere, ụmụ okorobịa ya ga-ada n’ámá ya dị iche iche,+ a ga-egbukwa ndị agha ya niile n’ụbọchị ahụ,”+ ka Jehova kwuru.
3 “Ka onye na-ekwe ụta hapụ ikwe ya.+ Ka onye yi uwe agha ghara ibili ọtọ. “Unu enwekwarala ụmụ okorobịa ya ọmịiko.+ Bibienụ ndị agha ya niile.+