Ezikiel 28:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “‘“Obi gị wee dị mpako n’ihi ịma mma gị.+ I mere ka amamihe gị laa n’iyi n’ihi mma ị mara nke na-egbu maramara.+ M ga-atụda gị n’ala.+ M ga-edebe gị n’ihu ndị eze, ka ha na-ele gị anya.+
17 “‘“Obi gị wee dị mpako n’ihi ịma mma gị.+ I mere ka amamihe gị laa n’iyi n’ihi mma ị mara nke na-egbu maramara.+ M ga-atụda gị n’ala.+ M ga-edebe gị n’ihu ndị eze, ka ha na-ele gị anya.+