Aịzaya 14:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M ga-agbago gafee ebe ndị dị elu n’ígwé ojii.+ M ga-eme onwe m ka m yie Onye Kasị Elu.’+ Jeremaya 8:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ihere emewo ndị maara ihe.+ Ụjọ atụwo ha, a ga-ejidekwa ha. Lee! Ha ajụwo okwu Jehova, olee ụdị amamihe ha nwere?+
9 Ihere emewo ndị maara ihe.+ Ụjọ atụwo ha, a ga-ejidekwa ha. Lee! Ha ajụwo okwu Jehova, olee ụdị amamihe ha nwere?+