2 Ndị Eze 9:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Mgbe ha gara ili ya, ọ dịghị akụkụ ahụ́ ya ha hụrụ ma e wezụga okpokoro isi ya na ụkwụ na ọbụ aka ya.+ Jeremaya 22:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 A ga-eli ya dị ka oké ịnyịnya ibu,+ kpụrụ ya n’ala gaa tụfuo ná mpụga ọnụ ụzọ ámá Jeruselem.’+
35 Mgbe ha gara ili ya, ọ dịghị akụkụ ahụ́ ya ha hụrụ ma e wezụga okpokoro isi ya na ụkwụ na ọbụ aka ya.+