2 Ihe E Mere 26:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee gaa buso ndị Filistia+ agha ma tipuo mgbidi Gat+ na mgbidi Jabne+ na mgbidi Ashdọd.+ E mesịa, o wuru obodo dị iche iche n’ókèala Ashdọd+ nakwa n’etiti ndị Filistia.
6 O wee gaa buso ndị Filistia+ agha ma tipuo mgbidi Gat+ na mgbidi Jabne+ na mgbidi Ashdọd.+ E mesịa, o wuru obodo dị iche iche n’ókèala Ashdọd+ nakwa n’etiti ndị Filistia.