2 Samuel 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee ruo mgbe e mesịrị na Devid meriri ndị Filistia+ wee mee ka ha nọrọ n’okpuru ya,+ Devid wee nara ndị Filistia Meteg-ama. 2 Ihe E Mere 21:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jehova wee kpalie mmụọ+ ndị Filistia+ na ndị Arab+ bụ́ ndị bi n’akụkụ ndị Itiopia+ imegide Jehoram. Aịzaya 14:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Aṅụrịla ọṅụ,+ gị Filistia,+ ka onye ọ bụla n’ime gị ghara ịṅụrị ọṅụ naanị n’ihi na a gbajiwo mkpara nke onye na-apịa gị ihe.+ N’ihi na agwọ ọjọọ+ ga-esi na mgbọrọgwụ agwọ+ pụta, mkpụrụ ya ga-abụkwa agwọ na-acha ọkụ ọkụ nke na-efe efe.+
8 O wee ruo mgbe e mesịrị na Devid meriri ndị Filistia+ wee mee ka ha nọrọ n’okpuru ya,+ Devid wee nara ndị Filistia Meteg-ama.
16 Jehova wee kpalie mmụọ+ ndị Filistia+ na ndị Arab+ bụ́ ndị bi n’akụkụ ndị Itiopia+ imegide Jehoram.
29 “Aṅụrịla ọṅụ,+ gị Filistia,+ ka onye ọ bụla n’ime gị ghara ịṅụrị ọṅụ naanị n’ihi na a gbajiwo mkpara nke onye na-apịa gị ihe.+ N’ihi na agwọ ọjọọ+ ga-esi na mgbọrọgwụ agwọ+ pụta, mkpụrụ ya ga-abụkwa agwọ na-acha ọkụ ọkụ nke na-efe efe.+