Joshụa 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Nke a bụ ala ka fọdụrụnụ:+ ógbè niile nke ndị Filistia+ na ógbè niile nke ndị Geshọ+ 2 Samuel 21:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Agha wee daa ọzọ n’etiti ndị Filistia+ na ndị Izrel. Devid na ndị na-ejere ya ozi wee gbadaa buso ndị Filistia agha; ike wee gwụ Devid.
15 Agha wee daa ọzọ n’etiti ndị Filistia+ na ndị Izrel. Devid na ndị na-ejere ya ozi wee gbadaa buso ndị Filistia agha; ike wee gwụ Devid.