Joshụa 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 (malite na ngalaba Osimiri Naịl nke dị n’ihu Ijipt ruo n’ókè Ekrọn n’ebe ugwu,+ a na-ewerebu ya dị ka nke ndị Kenan);+ ndị isi ise+ nke ndị Filistia, ndị Geza+ na ndị Ashdọd,+ ndị Ashkelọn,+ ndị Gat+ na ndị Ekrọn;+ na ndị Avim.+ 1 Samuel 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma ndị Filistia buuru igbe+ nke ezi Chineke wee si n’Ebeniza bute ya n’Ashdọd.+
3 (malite na ngalaba Osimiri Naịl nke dị n’ihu Ijipt ruo n’ókè Ekrọn n’ebe ugwu,+ a na-ewerebu ya dị ka nke ndị Kenan);+ ndị isi ise+ nke ndị Filistia, ndị Geza+ na ndị Ashdọd,+ ndị Ashkelọn,+ ndị Gat+ na ndị Ekrọn;+ na ndị Avim.+