Joshụa 11:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ dịghị ụmụ Enak fọdụrụ n’ala ụmụ Izrel. Ọ bụ naanị na Geza+ nakwa na Gat+ nakwa n’Ashdọd+ ka ha fọdụrụ.+ 1 Samuel 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị a bụ ọkpụ ikè ọlaedo nke ndị Filistia wetaara Jehova ka ọ bụrụ àjà ikpe ọmụma:+ otu maka Ashdọd,+ otu maka Geza,+ otu maka Ashkelọn,+ otu maka Gat,+ otu maka Ekrọn.+ Ọrụ Ndịozi 8:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ma a hụrụ na Filip nọ n’Ashdọd, ọ gazukwara ókèala ahụ ma nọgide na-ezisara+ obodo niile ozi ọma ruo mgbe ọ garuru Sesaria.+
22 Ọ dịghị ụmụ Enak fọdụrụ n’ala ụmụ Izrel. Ọ bụ naanị na Geza+ nakwa na Gat+ nakwa n’Ashdọd+ ka ha fọdụrụ.+
17 Ndị a bụ ọkpụ ikè ọlaedo nke ndị Filistia wetaara Jehova ka ọ bụrụ àjà ikpe ọmụma:+ otu maka Ashdọd,+ otu maka Geza,+ otu maka Ashkelọn,+ otu maka Gat,+ otu maka Ekrọn.+
40 Ma a hụrụ na Filip nọ n’Ashdọd, ọ gazukwara ókèala ahụ ma nọgide na-ezisara+ obodo niile ozi ọma ruo mgbe ọ garuru Sesaria.+