6 O wee gaa buso ndị Filistia+ agha ma tipuo mgbidi Gat+ na mgbidi Jabne+ na mgbidi Ashdọd.+ E mesịa, o wuru obodo dị iche iche n’ókèala Ashdọd+ nakwa n’etiti ndị Filistia.
20 na ìgwè mmadụ dum gwara ọgwa, na ndị eze niile nke ala Ọz,+ na ndị eze niile nke ala ndị Filistia+ na Ashkelọn+ na Geza+ na Ekrọn+ na ndị fọdụrụ n’Ashdọd;+