Ekliziastis 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mụ onwe m kpọkwara ọrụ niile m nọ na-arụsi ike n’okpuru anyanwụ asị,+ nke bụ́ ihe m ga-ahapụrụ onye ga-anọchi m.+ Emọs 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M ga-ebipụ onye bi n’Ashdọd,+ bipụkwa onye ji mkpanaka eze n’Ashkelọn.+ M ga-eme ka aka m bịakwasị+ Ekrọn,+ ndị fọdụrụ ná ndị Filistia ga-alakwa n’iyi,”+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.’
18 Mụ onwe m kpọkwara ọrụ niile m nọ na-arụsi ike n’okpuru anyanwụ asị,+ nke bụ́ ihe m ga-ahapụrụ onye ga-anọchi m.+
8 M ga-ebipụ onye bi n’Ashdọd,+ bipụkwa onye ji mkpanaka eze n’Ashkelọn.+ M ga-eme ka aka m bịakwasị+ Ekrọn,+ ndị fọdụrụ ná ndị Filistia ga-alakwa n’iyi,”+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.’