Zefanaya 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na Geza ga-aghọ obodo a gbahapụrụ agbahapụ;+ Ashkelọn ga-abụ ebe tọgbọrọ n’efu.+ Ma a ga-achụpụ Ashdọd+ n’etiti ehihie;+ a ga-efopụkwa Ekrọn.+ Zekaraya 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 M ga-ewepụ ihe niile ọbara tetọrọ nke dị ya n’ọnụ, wepụkwa ihe arụ niile dị ya n’ezé,+ ya onwe ya ga-afọdụrụ Chineke anyị; ọ ga-adịkwa ka onyeisi+ n’ime Juda,+ Ekrọn ga-adịkwa ka onye Jibọs.+
4 N’ihi na Geza ga-aghọ obodo a gbahapụrụ agbahapụ;+ Ashkelọn ga-abụ ebe tọgbọrọ n’efu.+ Ma a ga-achụpụ Ashdọd+ n’etiti ehihie;+ a ga-efopụkwa Ekrọn.+
7 M ga-ewepụ ihe niile ọbara tetọrọ nke dị ya n’ọnụ, wepụkwa ihe arụ niile dị ya n’ezé,+ ya onwe ya ga-afọdụrụ Chineke anyị; ọ ga-adịkwa ka onyeisi+ n’ime Juda,+ Ekrọn ga-adịkwa ka onye Jibọs.+