2 Samuel 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Eze na ndị ikom ya wee gaa Jeruselem ibuso ndị Jibọs+ bi n’ala ahụ agha, ha wee malite ịsị Devid: “Ị gaghị abata ebe a, kama ndị ìsì na ndị ngwọrọ ga-achụghachi gị azụ,”+ n’ihi na ha chere, sị: “Devid agaghị abata ebe a.” 1 Ndị Eze 9:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma ndị niile fọdụrụnụ ná ndị Amọraịt,+ ndị Het,+ ndị Perizaịt,+ ndị Haịvaịt+ na ndị Jibọs,+ bụ́ ndị na-esoghị n’ụmụ Izrel,+ 1 Ihe E Mere 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 E mesịa, Devid na Izrel dum gara Jeruselem,+ ya bụ, Jibọs,+ bụ́ ebe ndị Jibọs+ bi. 1 Ihe E Mere 21:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’oge ahụ, mgbe Devid hụrụ na Jehova azawo ya n’ebe nzọcha mkpụrụ nke Ọnan, onye Jibọs, ọ nọgidere na-achụ àjà n’ebe ahụ.+
6 Eze na ndị ikom ya wee gaa Jeruselem ibuso ndị Jibọs+ bi n’ala ahụ agha, ha wee malite ịsị Devid: “Ị gaghị abata ebe a, kama ndị ìsì na ndị ngwọrọ ga-achụghachi gị azụ,”+ n’ihi na ha chere, sị: “Devid agaghị abata ebe a.”
20 Ma ndị niile fọdụrụnụ ná ndị Amọraịt,+ ndị Het,+ ndị Perizaịt,+ ndị Haịvaịt+ na ndị Jibọs,+ bụ́ ndị na-esoghị n’ụmụ Izrel,+
28 N’oge ahụ, mgbe Devid hụrụ na Jehova azawo ya n’ebe nzọcha mkpụrụ nke Ọnan, onye Jibọs, ọ nọgidere na-achụ àjà n’ebe ahụ.+