Abụ Ọma 58:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Chineke, biko, kụpụsịa ha ezé n’ọnụ.+Jehova, biko, kụkapụ ọkpụkpụ agba ụmụ ọdụm tojuru etoju. Emọs 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Dị nnọọ ka onye ọzụzụ atụrụ na-anapụta ụkwụ anụ abụọ ma ọ bụ otu ibe ntị n’ọnụ ọdụm,+ otú ahụ ka a ga-anapụta ụmụ Izrel, ya bụ, ndị nọ ọdụ n’ime Sameria n’elu oche mara mma+ nakwa n’ihe ndina+ nke Damaskọs.’
12 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Dị nnọọ ka onye ọzụzụ atụrụ na-anapụta ụkwụ anụ abụọ ma ọ bụ otu ibe ntị n’ọnụ ọdụm,+ otú ahụ ka a ga-anapụta ụmụ Izrel, ya bụ, ndị nọ ọdụ n’ime Sameria n’elu oche mara mma+ nakwa n’ihe ndina+ nke Damaskọs.’