Diuterọnọmi 23:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nwa ọ bụla a kwatara n’iko+ agaghị abata n’ọgbakọ Jehova. Nwa ya ọ bụla, ọbụna ruo n’ọgbọ nke iri, agaghị abata n’ọgbakọ Jehova. Ndị Hibru 12:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ọ bụrụ na unu adịghị anata ịdọ aka ná ntị nke mmadụ niile na-anata, n’ezie, unu bụ ndị a kwatara n’iko,+ ọ bụghị ụmụ.
2 “Nwa ọ bụla a kwatara n’iko+ agaghị abata n’ọgbakọ Jehova. Nwa ya ọ bụla, ọbụna ruo n’ọgbọ nke iri, agaghị abata n’ọgbakọ Jehova.
8 Ma ọ bụrụ na unu adịghị anata ịdọ aka ná ntị nke mmadụ niile na-anata, n’ezie, unu bụ ndị a kwatara n’iko,+ ọ bụghị ụmụ.