Ndị Ikpe 16:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Otu ụbọchị, Samsịn gara Geza+ wee hụ otu akwụna ma banye n’ụlọ ya.+ Ndị Ikpe 16:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ndị Filistia wee jide ya, ghụpụ ya anya abụọ,+ kpọrọ ya gbadaa Geza,+ tụọkwa ya ịgà abụọ e ji ọla kọpa mee;+ o wee ghọọ onye na-egwe nri+ n’ụlọ mkpọrọ.+ Emọs 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 M ga-eme ka ọkụ gbaa mgbidi Geza.+ Ọ ga-erepịa ụlọ elu ya niile. Ọrụ Ndịozi 8:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Otú ọ dị, mmụọ ozi Jehova+ sịrị Filip: “Bilie gaa n’ebe ndịda n’okporo ụzọ nke si Jeruselem gaa Geza.” (Ọ bụ ụzọ dị n’ọzara.)
21 Ndị Filistia wee jide ya, ghụpụ ya anya abụọ,+ kpọrọ ya gbadaa Geza,+ tụọkwa ya ịgà abụọ e ji ọla kọpa mee;+ o wee ghọọ onye na-egwe nri+ n’ụlọ mkpọrọ.+
26 Otú ọ dị, mmụọ ozi Jehova+ sịrị Filip: “Bilie gaa n’ebe ndịda n’okporo ụzọ nke si Jeruselem gaa Geza.” (Ọ bụ ụzọ dị n’ọzara.)