Ọnụ Ọgụgụ 22:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 O wee ruo n’ụtụtụ na Belak kpọọrọ Belam wee kpọgote ya na Bemọt-bel,+ ka o wee si n’ebe ahụ hụ ndị Izrel dum.+ Ọnụ Ọgụgụ 23:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Belam wee gwa Belak, sị: “Wuoro m ebe ịchụàjà asaa n’ebe a,+ kwadebekwara m oké ehi asaa na ebule asaa n’ebe a.” Jeremaya 48:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 M ga-eme ka a ghara inwekwa onye na-eweta onyinye n’ebe dị elu nakwa onye na-esurere chi ya ihe nsure ọkụ na Moab,’+ ka Jehova kwuru.
41 O wee ruo n’ụtụtụ na Belak kpọọrọ Belam wee kpọgote ya na Bemọt-bel,+ ka o wee si n’ebe ahụ hụ ndị Izrel dum.+
23 Belam wee gwa Belak, sị: “Wuoro m ebe ịchụàjà asaa n’ebe a,+ kwadebekwara m oké ehi asaa na ebule asaa n’ebe a.”
35 M ga-eme ka a ghara inwekwa onye na-eweta onyinye n’ebe dị elu nakwa onye na-esurere chi ya ihe nsure ọkụ na Moab,’+ ka Jehova kwuru.