Ọnụ Ọgụgụ 22:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Belak wee chụọ ehi na atụrụ n’àjà+ ma zigara Belam na ndị isi, bụ́ ndị ya na ha nọ, ụfọdụ n’ime ha. Aịzaya 16:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 E wee hụ na e mere ka ike gwụ Moab n’ebe dị elu;+ o wee bịa ikpe ekpere n’ebe nsọ ya,+ o melighịkwa ihe ọ bụla.+
40 Belak wee chụọ ehi na atụrụ n’àjà+ ma zigara Belam na ndị isi, bụ́ ndị ya na ha nọ, ụfọdụ n’ime ha.
12 E wee hụ na e mere ka ike gwụ Moab n’ebe dị elu;+ o wee bịa ikpe ekpere n’ebe nsọ ya,+ o melighịkwa ihe ọ bụla.+