1 Ndị Eze 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụ mgbe ahụ ka Sọlọmọn wuuru Kimọsh+ ebe dị elu,+ bụ́ ihe arụ+ nke Moab, n’ugwu+ dị n’ihu+ Jeruselem, wuokwara Molek bụ́ ihe arụ nke ụmụ Amọn. 2 Ndị Eze 3:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ikpeazụ, ọ kpọọrọ ọkpara ya bụ́ onye gaje ịchị n’ọnọdụ ya wee chụọ ya n’àjà+ n’elu mgbidi dị ka àjà nsure ọkụ. E wee weso Izrel oké iwe, nke mere na ha kwụsịrị ibuso ya agha wee laghachi n’ala ha. Jeremaya 48:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ebe ọ bụ na ị tụkwasịrị ọrụ gị na akụ̀ gị obi, a ga-eweghara gị.+ A ga-adọrọkwa Kimọsh+ na ndị nchụàjà ya na ndị isi ya n’agha+ n’otu mgbe.+
7 Ọ bụ mgbe ahụ ka Sọlọmọn wuuru Kimọsh+ ebe dị elu,+ bụ́ ihe arụ+ nke Moab, n’ugwu+ dị n’ihu+ Jeruselem, wuokwara Molek bụ́ ihe arụ nke ụmụ Amọn.
27 N’ikpeazụ, ọ kpọọrọ ọkpara ya bụ́ onye gaje ịchị n’ọnọdụ ya wee chụọ ya n’àjà+ n’elu mgbidi dị ka àjà nsure ọkụ. E wee weso Izrel oké iwe, nke mere na ha kwụsịrị ibuso ya agha wee laghachi n’ala ha.
7 Ebe ọ bụ na ị tụkwasịrị ọrụ gị na akụ̀ gị obi, a ga-eweghara gị.+ A ga-adọrọkwa Kimọsh+ na ndị nchụàjà ya na ndị isi ya n’agha+ n’otu mgbe.+