Diuterọnọmi 32:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe Jeshurọn+ malitere ịma abụba, o wee nupụ isi.+Ị mawo abụba, ị gbawo agba, i ribawo afọ.+O wee gbahapụ Chineke, onye kere ya,+Ledakwa Oké Nkume+ nke nzọpụta ya anya. Aịzaya 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ya mere, ezi Onyenwe anyị, Jehova nke ụsụụ ndị agha, ga na-ezigara ndị ya buru ibu ọrịa na-ata mmadụ ahụ́,+ ọkụ ga na-ere n’okpuru ebube ya dị ka mgbe ihe na-agba ọkụ.+
15 Mgbe Jeshurọn+ malitere ịma abụba, o wee nupụ isi.+Ị mawo abụba, ị gbawo agba, i ribawo afọ.+O wee gbahapụ Chineke, onye kere ya,+Ledakwa Oké Nkume+ nke nzọpụta ya anya.
16 Ya mere, ezi Onyenwe anyị, Jehova nke ụsụụ ndị agha, ga na-ezigara ndị ya buru ibu ọrịa na-ata mmadụ ahụ́,+ ọkụ ga na-ere n’okpuru ebube ya dị ka mgbe ihe na-agba ọkụ.+