Aịzaya 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ala ha jupụtakwara na chi na-abaghị uru.+ Ihe aka mmadụ rụrụ ka ha na-akpọrọ isiala, bụ́ ihe mkpịsị aka mmadụ mere.+ Hosia 8:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ọ bụ Izrel mere ihe a.+ Ọ bụ omenkà mere ya,+ ọ bụghị Chineke; n’ihi na a ga-akụri nwa ehi Sameria.+ Maịka 5:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 M ga-ebipụkwa ihe oyiyi a pịrị apị na ogidi n’ime gị, ị gakwaghị akpọrọ ọrụ aka gị isiala.+
8 Ala ha jupụtakwara na chi na-abaghị uru.+ Ihe aka mmadụ rụrụ ka ha na-akpọrọ isiala, bụ́ ihe mkpịsị aka mmadụ mere.+
6 N’ihi na ọ bụ Izrel mere ihe a.+ Ọ bụ omenkà mere ya,+ ọ bụghị Chineke; n’ihi na a ga-akụri nwa ehi Sameria.+