Aịzaya 30:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na ndị isi ya nọzi na Zoan,+ ndị ozi ya eruwokwa ọbụna Henes. Ezikiel 30:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ụbọchị ahụ, ndị ozi ga-eji ụgbọ mmiri si n’ihu m gawa, iji mee ka Itiopia, nke tụkwasịrị onwe ya obi, maa jijiji.+ Ha ga-enwekwa oké ihe mgbu n’ụbọchị a ga-ebibi Ijipt, n’ihi na, lee! ọ ga-abịarịrị.’+
9 N’ụbọchị ahụ, ndị ozi ga-eji ụgbọ mmiri si n’ihu m gawa, iji mee ka Itiopia, nke tụkwasịrị onwe ya obi, maa jijiji.+ Ha ga-enwekwa oké ihe mgbu n’ụbọchị a ga-ebibi Ijipt, n’ihi na, lee! ọ ga-abịarịrị.’+