Job 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ị̀ ga-achọpụtali ihe omimi nke Chineke,+Ka ị̀ ga-achọpụtali ebe ịdị ukwuu nke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile jedebere? Ndị Rom 11:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Lee otú ngọzi+ na amamihe+ na ihe ọmụma+ nke Chineke si dị omimi! Lee otú a na-apụghị ịchọpụtacha ikpe ya,+ na otú a na-apụghị ịchọpụtacha ụzọ ya!
7 Ị̀ ga-achọpụtali ihe omimi nke Chineke,+Ka ị̀ ga-achọpụtali ebe ịdị ukwuu nke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile jedebere?
33 Lee otú ngọzi+ na amamihe+ na ihe ọmụma+ nke Chineke si dị omimi! Lee otú a na-apụghị ịchọpụtacha ikpe ya,+ na otú a na-apụghị ịchọpụtacha ụzọ ya!