Jeremaya 43:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ikpeazụ, ha batara n’ala Ijipt,+ n’ihi na ha erubeghị isi n’ihe Jehova kwuru; ha wee bịarute Tapanhis.+ Jọn 17:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Ihe m na-arịọ gị abụghị ka ị kpọpụ ha n’ụwa, kama ka i chee ha nche n’ihi ajọ onye ahụ.+ Mkpughe 11:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ozu ha ga-adịkwa n’okporo ámá nke obodo ukwu ahụ, nke a na-akpọ Sọdọm+ na Ijipt n’ụzọ ime mmụọ, bụ́ ebe a kpọgidere Onyenwe ha n’osisi.+
7 N’ikpeazụ, ha batara n’ala Ijipt,+ n’ihi na ha erubeghị isi n’ihe Jehova kwuru; ha wee bịarute Tapanhis.+
8 Ozu ha ga-adịkwa n’okporo ámá nke obodo ukwu ahụ, nke a na-akpọ Sọdọm+ na Ijipt n’ụzọ ime mmụọ, bụ́ ebe a kpọgidere Onyenwe ha n’osisi.+