Luk 13:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ka o sina dị, m ga-agawa taa na echi na nwanne echi, n’ihi na o kwesịghị ka e gbuo onye amụma n’ebe na-abụghị Jeruselem.+ Ndị Hibru 13:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi ya, Jizọs tara ahụhụ ná mpụga ọnụ ụzọ ámá,+ ka o wee jiri ọbara ya+ doo ndị mmadụ nsọ.+
33 Ka o sina dị, m ga-agawa taa na echi na nwanne echi, n’ihi na o kwesịghị ka e gbuo onye amụma n’ebe na-abụghị Jeruselem.+