Matiu 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ekwela ka anyị daba n’ọnwụnwa,*+ kama napụta anyị n’aka ajọ onye ahụ.’+ 2 Ndị Tesalonaịka 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma Onyenwe anyị kwesịrị ntụkwasị obi. Ọ ga-emekwa ka unu guzosie ike, na-echekwa unu nche n’ihi ajọ onye ahụ.+ 1 Jọn 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Anyị maara na onye ọ bụla a mụrụ site na Chineke+ adịghị anọ na-eme mmehie, ma Onye ahụ+ a mụrụ site na Chineke na-eche ya nche, ajọ onye ahụ adịghịkwa ejide ya.+
3 Ma Onyenwe anyị kwesịrị ntụkwasị obi. Ọ ga-emekwa ka unu guzosie ike, na-echekwa unu nche n’ihi ajọ onye ahụ.+
18 Anyị maara na onye ọ bụla a mụrụ site na Chineke+ adịghị anọ na-eme mmehie, ma Onye ahụ+ a mụrụ site na Chineke na-eche ya nche, ajọ onye ahụ adịghịkwa ejide ya.+