Abụ Ọma 82:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Meerenụ onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya na ogbenye ụzọ mgbapụ;+Napụtanụ ha n’aka ndị ajọ omume.”+ Abụ Ọma 97:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Unu ndị hụrụ Jehova n’anya,+ kpọọnụ ihe ọjọọ asị.+Ọ na-eche mkpụrụ obi nke ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ nche;+Ọ na-anapụta ha n’aka ndị ajọ omume.+ Jọn 17:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Ihe m na-arịọ gị abụghị ka ị kpọpụ ha n’ụwa, kama ka i chee ha nche n’ihi ajọ onye ahụ.+ 1 Jọn 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Anyị maara na anyị sitere na Chineke,+ ma ụwa dum dị n’aka ajọ onye ahụ.+
10 Unu ndị hụrụ Jehova n’anya,+ kpọọnụ ihe ọjọọ asị.+Ọ na-eche mkpụrụ obi nke ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ nche;+Ọ na-anapụta ha n’aka ndị ajọ omume.+