-
2 Ndị Eze 18:17Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
17 Eze Asiria+ wee si na Lekish+ ziga Tatan+ na Rabsaris na Rabshake,+ ha na oké ìgwè ndị agha, ka ha gakwuru Eze Hezekaya na Jeruselem, ka ha wee gbagoo wee bịa na Jeruselem. Ha wee gbagoo wee bịa guzoro n’akụkụ okpo mmiri+ nke ọdọ mmiri+ mgbago, nke dị n’okporo ụzọ e si aga ebe ndị ọsụ ákwà na-anọ asụ ákwà.+
-