Emọs 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M ga-ebipụ onye bi n’Ashdọd,+ bipụkwa onye ji mkpanaka eze n’Ashkelọn.+ M ga-eme ka aka m bịakwasị+ Ekrọn,+ ndị fọdụrụ ná ndị Filistia ga-alakwa n’iyi,”+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.’
8 M ga-ebipụ onye bi n’Ashdọd,+ bipụkwa onye ji mkpanaka eze n’Ashkelọn.+ M ga-eme ka aka m bịakwasị+ Ekrọn,+ ndị fọdụrụ ná ndị Filistia ga-alakwa n’iyi,”+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.’