Maịka 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Onye kasị mma n’ime ha yiri ahịhịa ogwu, onye kasị bụrụ onye ziri ezi n’ime ha dị njọ karịa ahịhịa ogwu e ji gbaa ogige.+ Ụbọchị ndị nche gị, mgbe a ga-elebara gị anya, ga-abịa.+ Ugbu a ka ha ga-anọ ná mgbagwoju anya.+
4 Onye kasị mma n’ime ha yiri ahịhịa ogwu, onye kasị bụrụ onye ziri ezi n’ime ha dị njọ karịa ahịhịa ogwu e ji gbaa ogige.+ Ụbọchị ndị nche gị, mgbe a ga-elebara gị anya, ga-abịa.+ Ugbu a ka ha ga-anọ ná mgbagwoju anya.+