Aịzaya 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova nke ụsụụ ndị agha aṅụwo iyi ná ntị m na ọtụtụ ụlọ ga-aghọ nnọọ ihe ijuanya, n’enweghị onye bi ha,+ n’agbanyeghị na ha bụ oké ụlọ ndị dị mma. Emọs 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova agaghị eme ihe ọ bụla ma ọ bụrụ na o bughị ụzọ kpugheere ndị ohu ya, bụ́ ndị amụma, ihe nzuzo ya.+
9 Jehova nke ụsụụ ndị agha aṅụwo iyi ná ntị m na ọtụtụ ụlọ ga-aghọ nnọọ ihe ijuanya, n’enweghị onye bi ha,+ n’agbanyeghị na ha bụ oké ụlọ ndị dị mma.
7 N’ihi na Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova agaghị eme ihe ọ bụla ma ọ bụrụ na o bughị ụzọ kpugheere ndị ohu ya, bụ́ ndị amụma, ihe nzuzo ya.+