2 Ndị Eze 10:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi ya, onyeisi ụlọ ahụ na onyeisi obodo ahụ na ndị okenye na ndị nlekọta+ ahụ zigaara Jihu ozi, sị: “Anyị bụ ndị ohu gị, anyị ga-eme ihe niile ị ga-agwa anyị. Anyị agaghị eme onye ọ bụla eze. Mee ihe dị mma n’anya gị.”
5 N’ihi ya, onyeisi ụlọ ahụ na onyeisi obodo ahụ na ndị okenye na ndị nlekọta+ ahụ zigaara Jihu ozi, sị: “Anyị bụ ndị ohu gị, anyị ga-eme ihe niile ị ga-agwa anyị. Anyị agaghị eme onye ọ bụla eze. Mee ihe dị mma n’anya gị.”