Jenesis 45:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ya mere, ọ bụghị unu zitere m n’ebe a,+ kama ọ bụ ezi Chineke, ka o wee mee ka m bụụrụ Fero nna,+ bụrụkwa onye nwe ụlọ ya dum nakwa onye na-achị ala Ijipt dum.
8 Ya mere, ọ bụghị unu zitere m n’ebe a,+ kama ọ bụ ezi Chineke, ka o wee mee ka m bụụrụ Fero nna,+ bụrụkwa onye nwe ụlọ ya dum nakwa onye na-achị ala Ijipt dum.