Abụ Ọma 46:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mba dị iche iche gbara aghara,+ alaeze dị iche iche makwara jijiji;O mere ka a nụ ụda olu ya, ụwa ewee gbazee.+ Ezikiel 27:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ugbu a, oké osimiri etikasiwo gị, n’ogbu mmiri.+ Ngwá ahịa gị na ndị niile so gị+ alawo n’iyi n’ime gị.
6 Mba dị iche iche gbara aghara,+ alaeze dị iche iche makwara jijiji;O mere ka a nụ ụda olu ya, ụwa ewee gbazee.+
34 Ugbu a, oké osimiri etikasiwo gị, n’ogbu mmiri.+ Ngwá ahịa gị na ndị niile so gị+ alawo n’iyi n’ime gị.