Ezikiel 26:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha ga-akwakọrọkwa akụ̀+ gị ma bukọrọ ngwá ahịa gị,+ tidaa mgbidi gị, kwatuokwa ụlọ ọma gị niile. Ha ga-awụnye nkume gị na osisi e ji wuo gị na ájá gị n’ime mmiri.’
12 Ha ga-akwakọrọkwa akụ̀+ gị ma bukọrọ ngwá ahịa gị,+ tidaa mgbidi gị, kwatuokwa ụlọ ọma gị niile. Ha ga-awụnye nkume gị na osisi e ji wuo gị na ájá gị n’ime mmiri.’