Zekaraya 7:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ̀ bụ na unu ekwesịghị irube isi n’okwu+ Jehova kwuru site n’ọnụ ndị amụma+ oge mbụ, mgbe Jeruselem bụ ebe ndị mmadụ bi, mgbe udo dịkwa na ya, ya na obodo ya niile gbara ya gburugburu, mgbe Negeb+ na Shefila+ bụkwa ebe ndị mmadụ bi?’”
7 Ọ̀ bụ na unu ekwesịghị irube isi n’okwu+ Jehova kwuru site n’ọnụ ndị amụma+ oge mbụ, mgbe Jeruselem bụ ebe ndị mmadụ bi, mgbe udo dịkwa na ya, ya na obodo ya niile gbara ya gburugburu, mgbe Negeb+ na Shefila+ bụkwa ebe ndị mmadụ bi?’”