3 Tọọnụ ntị n’ala+ bịakwute m.+ Geenụ ntị, mkpụrụ obi unu ga-adịkwa ndụ,+ mụ na unu ga-agba ndụ, bụ́ ọgbụgba ndụ nke ga-adịru mgbe ebighị ebi+ n’ihe banyere obiọma* na-adịghị ada ada m nwere n’ebe Devid nọ.+
2 “Were akwụkwọ mpịakọta+ dee ihe niile+ m gwara gị malite n’ụbọchị m gwara gị okwu, malite n’ụbọchị Josaya, ruo taa,+ bụ́ ihe niile m gwara gị na m ga-eme Izrel na Juda+ na mba niile.+