Diuterọnọmi 31:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee ruo na ozugbo Mozis dechara iwu ndị a n’akwụkwọ ruo mgbe ha gwụchara,+ Jeremaya 45:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Nke a bụ okwu Jeremaya onye amụma gwara Barọk+ nwa Neraya n’oge o dere ihe ndị a Jeremaya+ kwuru n’akwụkwọ n’afọ nke anọ nke ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda, sị: Ezikiel 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M wee hụ, ma, lee! e nwere aka a gbatịịrị m,+ lee! aka ahụ ji akwụkwọ a pịakọtara apịakọta.+
45 Nke a bụ okwu Jeremaya onye amụma gwara Barọk+ nwa Neraya n’oge o dere ihe ndị a Jeremaya+ kwuru n’akwụkwọ n’afọ nke anọ nke ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda, sị: