Ezra 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha wee mee ka ebe ịchụàjà ahụ guzosie ike n’ebe ọ dịbu,+ n’ihi na ụjọ bịara ha n’ihi ndị ala ahụ,+ ha wee malite ịchụrụ Jehova àjà nsure ọkụ n’elu ya, ya bụ, àjà nsure ọkụ a na-achụ n’ụtụtụ na nke a na-achụ ná mgbede.+
3 Ha wee mee ka ebe ịchụàjà ahụ guzosie ike n’ebe ọ dịbu,+ n’ihi na ụjọ bịara ha n’ihi ndị ala ahụ,+ ha wee malite ịchụrụ Jehova àjà nsure ọkụ n’elu ya, ya bụ, àjà nsure ọkụ a na-achụ n’ụtụtụ na nke a na-achụ ná mgbede.+