Hosia 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova wee sị ya: “Gụọ ya Jezril,+ n’ihi na n’oge na-adịghị anya, m ga-eme ka ụlọ Jihu+ zaa ajụjụ maka ọbara dum Jezril wụfuru, m ga-emekwa ka ọchịchị ụlọ Izrel kwụsị.+
4 Jehova wee sị ya: “Gụọ ya Jezril,+ n’ihi na n’oge na-adịghị anya, m ga-eme ka ụlọ Jihu+ zaa ajụjụ maka ọbara dum Jezril wụfuru, m ga-emekwa ka ọchịchị ụlọ Izrel kwụsị.+