2 Ndị Eze 10:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ma Jihu elezighị anya were obi ya dum+ jee ije n’iwu Jehova bụ́ Chineke Izrel. Ọ hapụghị mmehie Jeroboam ji mee ka Izrel mehie.+
31 Ma Jihu elezighị anya were obi ya dum+ jee ije n’iwu Jehova bụ́ Chineke Izrel. Ọ hapụghị mmehie Jeroboam ji mee ka Izrel mehie.+