Job 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na o mechighị ụzọ afọ nne m,+Wee gbochie anya m ịhụ nsogbu. Job 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ya mere, gịnị mere i ji mee ka m si n’afọ pụta?+A sị nnọọ na m kubiri ume, ka a ghara inwe anya hụrụ m,
18 Ya mere, gịnị mere i ji mee ka m si n’afọ pụta?+A sị nnọọ na m kubiri ume, ka a ghara inwe anya hụrụ m,