Jenesis 29:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Mgbe Jehova hụrụ na a kpọrọ Lia asị, o meghere akpa nwa ya,+ ma Rechel bụ nwaanyị aga.+ 1 Samuel 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ma o kenyere Hana otu òkè. N’agbanyeghị nke ahụ, ọ bụ Hana ka ọ hụrụ n’anya,+ ma, Jehova mechiri akpa nwa ya.+ Job 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ya mere, gịnị mere i ji mee ka m si n’afọ pụta?+A sị nnọọ na m kubiri ume, ka a ghara inwe anya hụrụ m,
5 ma o kenyere Hana otu òkè. N’agbanyeghị nke ahụ, ọ bụ Hana ka ọ hụrụ n’anya,+ ma, Jehova mechiri akpa nwa ya.+
18 Ya mere, gịnị mere i ji mee ka m si n’afọ pụta?+A sị nnọọ na m kubiri ume, ka a ghara inwe anya hụrụ m,