2 Ndị Eze 24:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ dịghịkwa mgbe ọzọ+ eze Ijipt pụtara n’ala ya,+ n’ihi na eze Babịlọn weere ihe niile bụ́ nke eze Ijipt,+ malite na ndagwurugwu+ Ijipt ruo n’osimiri Yufretis.+
7 Ọ dịghịkwa mgbe ọzọ+ eze Ijipt pụtara n’ala ya,+ n’ihi na eze Babịlọn weere ihe niile bụ́ nke eze Ijipt,+ malite na ndagwurugwu+ Ijipt ruo n’osimiri Yufretis.+