Jeremaya 6:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Anyị anụwo akụkọ banyere ya. Aka akụdawo anyị.+ Anyị nọ n’ahụhụ. Ihe mgbu nke anyị nọ na ya dị ka nke nwaanyị na-amụ nwa.+ Hosia 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ha ejighị obi ha kpọkuo m maka enyemaka,+ ọ bụ ezie na ha na-eti mkpu n’ihe ndina ha. Nri ha na mmanya ha dị ụtọ na-eme ka ha nọrọ nkịtị;+ ha na-atụgharị megide m.+
24 Anyị anụwo akụkọ banyere ya. Aka akụdawo anyị.+ Anyị nọ n’ahụhụ. Ihe mgbu nke anyị nọ na ya dị ka nke nwaanyị na-amụ nwa.+
14 Ha ejighị obi ha kpọkuo m maka enyemaka,+ ọ bụ ezie na ha na-eti mkpu n’ihe ndina ha. Nri ha na mmanya ha dị ụtọ na-eme ka ha nọrọ nkịtị;+ ha na-atụgharị megide m.+