2 ihe ịrịba ama ahụ ma ọ bụ ihe àmà ahụ ewee mezuo, bụ́ nke ọ gwara gị banyere ya,+ sị, ‘Ka anyị sowe chi ọzọ, bụ́ ndị ị na-amaghị, ka anyị feekwa ha ofufe,’
8 Ma Elimas onye bụ́ dibịa afa (n’ezie, nke ahụ bụ otú e si asụgharị aha ya) malitere imegide ha,+ na-achọ ime ka onye ahụ na-achị ógbè ahụ ghara inwe okwukwe n’Onyenwe anyị.