Jeremaya 19:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M ga-eme ka obodo a bụrụ ihe ijuanya na ihe a ga-afụrụ mkpọrọhịhị.+ Onye ọ bụla nke na-agafere ya ga-ekporopụ anya na-ele ya ma fụọ mkpọrọhịhị n’ihi ihe otiti niile e tiri ya.+
8 M ga-eme ka obodo a bụrụ ihe ijuanya na ihe a ga-afụrụ mkpọrọhịhị.+ Onye ọ bụla nke na-agafere ya ga-ekporopụ anya na-ele ya ma fụọ mkpọrọhịhị n’ihi ihe otiti niile e tiri ya.+