Aịzaya 24:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mmanya ọhụrụ eruwela uju, osisi vaịn akpọnwụwo,+ ndị niile obi na-atọ ụtọ na-asụzi ude.+ Ezikiel 26:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “‘M ga-emekwa ka oké mkpọtụ nke ịbụ abụ gị kwụsị,+ a gaghị anụkwa ụda ụbọ akwara gị ọzọ.+